Wall Chart (IGBO)
Transcription
Wall Chart (IGBO)
NAIJIRIA NCHOPUTA GBASARA AHUIKE UMUNWANYI, UMUNWOKE NA UMUAKA 2013 NIGERIA DEMOGRAPHIC AND HEALTH SURVEY (NDHS) Omumu (Amum nwa) Nnyetu ohere tupu amuo nwa ozo Nchikota omumu/ amum nwa nile nke odida anyanwu Africa Omumu na isi otu nwanyi na afo ato tupu emee nchoputa Umu nwanyi ndi Naijiria na amu ihe dika opeka mpe umu ise (5.5) Achikota ihe omumu/amum nwa nke mpaghara odida anyanwu Africa o sitere na pasent 4.0 na Ghana rue pasent 7.6 na Niger. 4.9 4.0 Ghana 2008 DHS 5.0 5.0 5.1 6.0 5.5 5.2 Benin Cote d’Ivoire Senegal Sierra Leone Liberia 2011-12 2011-12 2010-11 2008 2007 DHS DHS DHS DHS DHS 6.6 Nigeria Burkina Faso Mali 2013 2010 2006 DHS DHS DHS 7.6 Niger 2012 DHS Ahuike na amum nwa Ihe dika ano n’ime amum nwa iri nwetara enyemaka onye oru ahuke azuru azu. Pasent iri na ise n’ime umu nwanyi lugoro di na-agbaso usoro inyetu ohere tupu amuo nwa.mgbaso usoro inyetu ohere tupu amuo nwa bidoro na pasent ato na npaghara North East rue na pasent iri ato naasato na npaghara South West zonu. Mgbaso inyetu ohere tupu amuo nwa ka osiri kwuru na zonu Pasent umu nwanyi ndi di afo iri na ise rue iri anon a itolu ndi nke na-agbaso onodu inyetu ohere tupu amuo nwa ugbua <10% >25% 10-25% North West 4% North East 3% Enyemaka maka imu nwa A maghi m 1% Dokita ma obu Dibia bekee 10% O nweghi 13% Nwanne gi/ Ndi ozo 23% © Abt Associates Nigeria/PATHS2 Project Ebe agbaruru ogwu mgbochi oria Noosu/ Onye na–ana nwa 25% Onye na-ana nwa nke na abughi noosu 22% * Dokita, nosu, onye na ana nwa. Ihe dika pasent iri ato na asato nwetara enyemaka onye oru ahuike azuru azu dika* Noosu etozubeghi/ Onye na-ana nwa 3% Onye oru ahuike nke ime obodo 2% North Central 16% South West 38% South South South East 28% 29% Onwu umutakiri Ihe nchoputa n’egosi na-onodu onwu umutakiri na-agbada ke mgbe afo 2003. Onodu agbam ogwu mgbochi na-ala nijiria agbalitela.Otu n’ime umuaka anon di no agba aho iri na-abua na iri abua na ato gbazuru ogwu mgbochi. Usoro gasi di na onwu na oge umutakiri Onwu n’ime otu puku umu amuru di ndu Usoro gasi mgbazu ogwu mgbochi 2003 NDHS Pasent umu ntakiri ndi di onwa iri na abuo rue iri abuo na ato ndi nke natara ogwu mgbochi oria n’ile 2003 NDHS 2008 NDHS Nigeria 15% 2008 NDHS 2013 NDHS 201 157 2013 NDHS 128 100 54 4850 51 35 38 21 BCG DPT 3 29 39 36 13 Polio 3 48 40 37 41 42 Measles 29 23 25 27 21 © 2012 Akintunde Akinleye/NUHRI, Courtesy of Photoshare All None 75 69 Onwu nwata Onwu nwata site Onwu nwata n’ime otu onwa n’otu onwa ma site na muputa a muru ya obu n’erughi otu afo ruo afo ise