H1 2011 for Translation_Igbo.indb

Transcription

H1 2011 for Translation_Igbo.indb
TB18
[Igbo]
[Igbo]
Ọgụgụọnụ 2011 [Census 2011]
Obere akwụkwọ à ga-enyere gị aka ịzācha ihe dị n’akwụkwọajụ̀jụ nke Ọgụgụọnụ 2011.
Ihuakwụkwọ ndị na-esote bụ ntụgharịasụsụ nke ajụjụ na okwunduzi ndị dị n’akwụkwọajụ̀jụ.
Biko edēla azị ̀za gị n’obere akwụkwọ à. A gà-ède azị ̀za gị
n’akwụkwọajụ̀jụ ǹke asụ̀sụ Bèkeè. Obere akwụkwọ à bụ màkà
naanị ozị.
Nke à bụ ntụgharịasụ̀sụ ǹke ajụjụ ndị gbasara èzinàụlọ̀ gị, ajụjụ onwe nke onyeọbụla
(ajụ̀jụ onwe niile dị ̀chà n’otù ụ̀dị maka onyeọbụla) ya nà ajụ̀jụ onyeọbịa.
Ọ bụrụ nà i nwèrè ihe karịrị mmadụ̀ ìsiì n’èzinàụlọ̀ gị, ị pụ̀rụ̀ ịzācha ajụ̀jụ ọgụgụọnụ à
n’ọwàozī Ịntanèt (e nwèrè ike itinyèzù mmadụ̀ ìri ātọ n’otū ezịnàụlọ̀) màọ̀bụ̀ rịọkwuo
Akwụkwọajụjụ Dèregàwa [Continuation Questionnaire] site n’aka ọ̀waenyemaka Ọgụgụọnụ
[Census helpline] nà nọmbà ekwentị dị n’òkpurù.
Ọ bụrụ nà ị kà chọ̀kwùrù ènyemaka, biko kpọ̀ọ ọ̀waenyemaka Ọgụgụọnụ nà nọmbà ekwentị
dị n’òkpurù.
Dàalụ màkà ènyemaka gị
www.census.gov.uk
Ọ̀waenyemaka Ọgụgụọnụ 0300 0201 121
Census Customer Services
Segensworth Road
Titchfield
PO15 5RR
Ugbua bụ ogè
ị gà-eji
ihe a chọ̀rọ̀
zácháá
n’akwụkwọajụjụ
ọgụgụọnụ gị
Ọgụgụọnụ [census] nà-àchịkọta ozi gbasara ọnụọgụ mmadụ kwà afọ irị ọbụla. Ọ dị ̀
gị mkpà isonye nà ya kà e wee nwee ike ịkwadobe na itinye ego kwesiri n’ije ozi dị
icheiche n’ebe i bi – dịka ụlọakwụkwọ gasị, ulọ̀ọgwụ̀ gasi, inyē ụlọobibi, ụzọ̀ gasị
nà òjije ozi ihendapụta m̀ bèrède gasị - maka ọdịnihu
Ịkpāsò ọgụgụọnụ àgwà a chọrọ n’aka gị bụ ihe ìwu
chọ̀rọ̀ kà i mee.
www.census.gov.uk
Ọ dị ụzọ̀ abụọ dị mfe e si àzacha ihe
a chọrọ n’akwụkwọajụjụ gị.
N’ọwaozi kọmputa
n’Ịntaneètị
• Ọ dị ̀ gi mkpa iji koòdù mbànye
•
[access code] nke e bìrì n’ihu
akwụkwọ nkitị nke gị. Nke à pụ̀ rụ̀
ichè, bụrụ maka naanị ezinaụlọ gị.
Gaa nà websaịtị ọgụgụọnụ
[census website]
www.census.gov.uk
• Tibanye koòdù mbànye n’Ịntaneetị
•
ahụ [the Internet access code]
n’ime igbe dị nà skriìnụ̀
[box on the screen]
Ọ bụrụ nà ị ̀ sachàghị ̀ ajụjụ ndị
ahụ n’otu ọ̀gịga/mbànye, ị pụrụ
ichēkwaba ndị i mèrèlà mà bịaghachi
azụ ma i mechaa.
Zachaa ya n’ọwaozi kọmputa
www.census.gov.uk
Etu ị ga-esi bànye n’ime Ịntanet bụ:
XXXX XXXX XXXX XXXX XXXX
Chọọ koòdu mbànye n’Ịntaneetị nke gị n’akwụkwọajụjụ gị
nke bụ mpempeakwụkwọ.
Na mpempeakwụkwọ
• Zàchaa ihe niile mà weghàchi ya
•
•
(tinye ya) n’ime enveloòpù nke a
kwadoro maka iji zichighata ya.
Jisie ike hụ nà a pụrụ isite nà
windò nke ya bụ enveloòpu wee
hụta adụreèsị FREEPOST ahụ,
ka o wee lataruo n’etufughi ogè.
Etinyela ihe ọzọ ọbụla n’ime ya bụ̄
enveloòpù nke a kwadoro maka iji
zichighata akwụkwọajụjụ.
Òlee ebe m nwèrè ike isi nwetakwuo
enyemaka?
• N’ọwaozi kọmputa n’Ịntaneètị: www.census.gov.uk
121 nke a nà-ebère ego ya
• Ekwentị :̀ ọ̀ waenyemaka ọgụgụọnụ nà 0300 0201 121,
n’ọnụego nke àgbàta/mpaghara ebe onye nọ̀.
Ide akwụkwọozi
Ọ bụrụ na ị chọọ izite akwụkwọozi gbasara ọgụgụọnụ a, biko dèga ya n’adụreèsị a:
Census Customer Services, ONS, Segensworth Road, Titchfield, Fareham, Hampshire PO15 5RR.
Biko etinyela akwụkwọozi n’akwụkwọajụjụ gị
A mààrà ụ̀ma
wèe hapụ̀ idē ihe
n’ihuakwụkwọ à.
Akwụkwọajụjụ Ezinàụlọ
[Household Questionnaire]
England
BIKO AZĀLA IHE Ị GÀ-ÀZA N’IME
AKWỤKWỌ À; Ọ BỤ̀ AKWỤKWỌ
NDUZI DỊ NA NTỤGHARỊASỤSỤ.
̀
BIKO TINYE AZỊZA
GỊ N’IME
AKWỤKWỌAJỤJỤ MAỌBỤ MEE YA
N’Ọ̀WÀOZI KỌMPUTA N’ỊNTANET.
Zighachi ya na:
FREEPOST 2011 Census,
Processing Centre, United Kingdom
Ihe a nà-àgwa onyeọbụla – mee ihe i
kwesiri ime ugbua
A ga-etinyezu onye ọbụla n’ọgụgụọnụ a – mmadụ
niile, ezinàụlọ niile na ndịọbịa na-anọbọ chi.
A na-eji ya àkwado ihe ndị a ga-eme na mpaghara
ebe i bi na ego e ji eme ha – dịka ihe gbasara
njem, agụmakwụkwọ na ahụike.
Biko zachaa ajụjụ ọgụgụọnụ [census] n’ụbọchi 27
Maachị 2011, maọbụ ozugbo ozugbo ọ gafere.
gafere Ị
pụrụ idēbànyè azị ̀za nà ya site n’ọ̀wàozi kọmputa
n’Ịntanet maọbụ n’ime akwụkwọ.
Isonye wee mee ọgụgụọnụ dị mkpa bụrụkwa ihe
onye ọbụla ga-emerịrị. E nwere ike irī gị nhā ma
ọ bụrụ na i soghi mee ya maọbụ ị zaa ihe abụghị
eziokwu.
Iwu kwuru na a ga-echedo ihe i kwuru maka onwe
gị. A na-ekpuchi ihe e kwuru n’ọgụgụọnụ ruo otu
narị afọ.
Ya mere nye aka hazie ihe ga-eme echi site n’iso
mee ihe gbasara ọgụgụọnụ 2011
Jil Matheson
National Statistician
Kedu ebe ị ga-enweta enyemaka?
www.census.gov.uk
Ọ̀waenyemaka Ọgụgụọnụ 0300 0201 121
Zachaa ya n’ọwaozi kọmputa
www.census.gov.uk
Etu ị ga-esi bànye n’ime Ịntanet bụ:
MAỌBỤ zaa ya n’ime akwụkwọajụjụ ma were
envelopu a kwụrụ ego ya e nyere gị zighachi ya.
Ọ bụrụ na adreesị gị ezighi ezi maọbụ na ọ dịghị
ya, dezie ya mà debanye ya n’ebe a:
Postcode
Nkwa M Na-ekwe
Azara m ajụjụ ndị a site n’ihe m maara na nke bu
eziokwu.
Mbinyeaka [Signature]
N’ụbọchị
Nọmba ekwentị ̀
Anyị nwere ike ịkpọ̄tụrụ gị ma anyị chọọ inweta
ihe adịghị na ya.
Ọ bụrụ na envelopu gị efuola, biko zighachi ya na:
FREEPOST 2011 Census, Processing Centre,
United Kingdom
H1
Tupu i bido [Before you start]
Onye ga-aza akwụkwọ ajụjụ a?
Onyenweụlọ ga-ahụ na a zachara ajụjụ ndị a, zighachikwa ha.
Onyenweụlọ bụ onye bi n’ụlọ maọbụ nọ n’adreèsị a, ǹke bụ onye:
• Nwe/na-akwụ ego (maọbụ ya na onye ọzọ nwe maọbụ na-akwụ ego) ebeobibi a; na/maọbụ
• Ọ bụ ya (maọbụ ya na onye ọzọ) nwe ịkwụ ego niile a na-akwụ gbasara ebe a
Otu ezinaụlọ bụ:
• Otu onye bi sọọsọ ya; maọbụ
• Ndị bikọrọ ọnụ (o nwèrè ike bụrụ nà ha emetụtaghị) n’otu adreesị na-ekèkọrịta ihe e ji esi nri na ebe a na-anọ
ezu ike maọbụ ebe a na-eri ihe
Gịnị ka ị ga-aza n’ime akwụkwọajụjụ a?
• Ajụjụ ezinaụlọ dị n’ihuakwụkwọ 3–6 maka ezinaụlọ à nà ebeobibi ha
• Ajụjụ Nke Onwe dị n’ihuakwụkwọ 7–30 maka onye ọbụla bi/na-adị ebiwe n’ezinaụlọ a. Onye ọbụla nọ maọbụ chọọ
ịnọ̀ na United Kingdom ọnwa atọ maọbụ karịa a ga-etinye ha n’ajụjụ ndị a, n’ebe ha bi nà United Kingdom
• Ajụjụ Onyeọbịa dị n’azụ akwụkwọ (bak peèjì) (ihuakwụkwọ 32) bụ maka ndị mmadụ ọzọ na-anọbọ chi
n’ezinaụlọ a n’ụbọchị 27 Maachị 2011
Ọ dị mkpa na e tinyere ndịọbịa na-anọbọ chi n’ezinaụlọ à kà e wee hụ na o nweghi onye a hapụrụ. Ndịọbịa bi n’ebe ọzọ
na United Kingdom, a ga-etinyekwa ha n’akwụkwọajụjụ a n’adreesị nke ha.
Ị ga-ahụ ihe ndị ọzọ a ga-agwa gị maka ndị á gà-ètinye n’ime akwụkwọajụjụ a n‘ihuakwụkwọ 31.
Ị ̀ gà-àchọkwu akwụkwọajụjụ a ndị ozọ?
• Ọ bụrụ na e nwere karịa mmadụ isii n’ezinaụlọ a, maọbụ na e nwere karịa ndịọbịa atọ na-anọbọ chi, i
nwere ike ịhọ̀rọ̀ ịzācha ajụjụ niile dị n’akwụkwọajụjụ a site n’owaozi kọmputa n’Ịntaneèt, maọbụ ì dee ya
n’akwụkwọajụjụ à, mà kpọọ anyị iji rịọkwuo otu maọbụ karịa bụ̄ Akwụkwọajụjụ Dèregàwa [Continuation
Questionnaire]
• Ọ bụrụ na onye dị afọ iri na isii maọbụ karịa achọghị ikwupụta ihe gbasara onwe ya n’ebe ndị ọzọ nọ̄ n’ezinaụlọ
nọ, i nwere ike rịọ kà e nye gị Akwụkwọajụjụ Nke Onwe [Individual Questionnaire].
Questionnaire] Cheta itinye ndị a n’ajụjụ
Ezinaụlọ (H1 ruo H14) n’akwụkwọajụjụ a, ma hapụ ide ihe n’ajụjụ Nke Onwe (1 – 43)
• Ọ bụrụ na ndị bi n’adreèsị a karịrị otu ezinaụlọ, kpọọ anyị ka e nyekwuo gị otu Akwụkwọajụjụ Ezinaụlọ
maọbụ nye gị karịa.
I nwere ike jụọ ase maka inwetakwu akwụkwọajụjụ site n’ọ̀wàozī kọmputa Ịntanet bụ̄ www.census.gov.uk maọbụ
kpọọ nọmba ekwentị 0300 0201 121
A ga-eji kọmputa wèe kọ̀pịa/màpịa akwụkwọajụjụ a
I kwesịrị:
• Iji mkpịsịedemede na-ede òjiōji maọbụ na-ede bùluù (ànụnụànụnụ) wèe nye azị ̀za
• Tinye akara azịza gị n’ime igbe otu/etu a: 
• Were mkpụrụedemede ndị nnukwu zàa ajụjụ gị ma tinye ya n’ime igbe otu a: SM I TH Were
mkpụrụedemede ndị nnukwu dee ya – dènye otù n’ime otu ìgbe
T I TH
• Dezie ihe i dehiere site n’ideju ìgbe a otu a:  maọbụ: SMT
• Gaa n’ihu jee n’ahịrị nke ọzọ (ma ọ bụrụ nà ọ ga-ekwe mee) PADDI NGTO
oge mkpụrụokwu agaghị abanwu, otu a:
N ST R E ET
Jee n’okwunduzi ma hapụ ajụjụ ọbụla maọbụ ihuakwụkwọ ndị ị gaghị aza ihe ọbụla na ya kà o
ghere oghē kpamkpàm; akàra ọbụla i tinyere, e nwere ike ghọtahie ya, wère ya dịka azị ̀za
• Soro
Ihuakwụkwọ 2
Ajụjụ ezinaụlọ [Household questions]
H1
Onye bi ebe a?
Tinye akara ebe ọbụla o kwesịrị
Mụnwa, nke a bụ ebeobibi nā-adịgidere m maọbụ ebeobibi nke ezinaụlọ m
Ndị ezinaụlọ tinyere onye ya na onye ọzọ bi, ná-èdinàkwa, ụmụaka, na ụmụ ọhụrụ a mụrụ n’ụbọchị maọbụ tupu ụbọchị
27 Maachị 2011
Ụmụakwụkwọ na-ebighi n’ụlọ ha n’oge akwụkwọ
Ndị ha nà ibè ha bìkọ̀tàrà n’otù ụlọ, ndị bi nà be onye ọzọ maọbụ n’ụlọ onye ọzọ mà ná-àkwụ ụgwọ ụlọ.
Ndị ebighi na United Kingdom ma nọ na ya ọnwa atọ maọbụ karịa
Ndị na-arụ ọrụ ebe ọzọ na United Kingdom, maọbụ ndị agha na ndị uwe ojii ma ọ bụrụ na ebe a ka ha maọbụ ezinaụlọ
ha bi
Ndị anọghị na United Kingdom na nwa oge ntà na-erughi ọnwa iri na abụọ
Ndị na-anọ nwa oge ntà bụkwa ndị bi na United Kingdom ma ha enweghi adreèsị ọzọ na United Kingdom, dịka ndị
metụtara onwe ha, ndịenyi
Ndị ọzọ ndị bi ebe a, tinyere ndị anọghị n’ụlọ ha na nwa oge ntà
O nweghi onye bi ebe a, dịka na ebe a bụ adreesị ya ọzọ, maọbụ ebe ezumike ya
Jee na H4
MAỌBỤ
H2
Tinyere onye ọbụla dị n’ajụjụ H1, mmadụ ole bi ebe a?
H3
Bido n’onwe gị, dèe ahà mmadụ niile a gụrụ n’ajụjụ H2, tinyere ụmụaka, ụmụ a mụrụ ọhụrụ na ndị bī dịka ndịọbịa nā-akwụ
ụgwọ obibi ha bị ̀ [lodgers].
Ọ bụrụ na o nwere onye ezinaụlọ a chọrọ Akwụkwọajụjụ Nke Onwe, tinye akara n’igbe di n’akụkụ
aha ha, ma hapụ ide ihe ọbụla n’ajụjụ Onwe 1 ruo 43 nke onye ahụ
Ginwà
(Onye mbụ)
Aha mbụ
Ahà nnà [surname/last name]
A chọrọ
Akwụkwọajụjụ
Nke Onwe?
Onye nke
abụọ
Onye nke
atọ
Onye nke
anọ
Onye nke
ise
Onye nke
isii
Ọ bụrụ na ha karịa mmadụ isii, zàchaa ajụjụ niile n’ọwaozi kọmputa n’Ịntanèt maọbụ kpọ̀ọ anyị ka e nye gị
Akwụkwọajụjụ Dèregàwa.
H4
E wepu ndị niile a gụrụ n’ajụjụ H2, kedu onye ọzọ na-anọbọ chi ebe a n’ụbọchị 27 Maachị 2011? A na-agụ ndị a dịka ọbịa.
Chetakwa na a ga-agụnye ụmụaka nà ndị a mụrụ ọhụụ.
Tinye akàrà na nke ọbụla dabàrà
Ndị mmadụ na-ebi n’ebe ọzọ na United Kingdom, dịka ndị enyi na ndị ikwunaibe
Ndị nọ ebe a n’ihi na ọ bụ adreèsị ̀ ha ọzọ, dị maka ọrụ ha. Be/ebeobibi ha nā-adịgide maọbụ nke ezinaụlọ ha
dị n’ebe ọzọ
Ndị ebighi na United Kingdom ma ha nọ na United Kingdom oge erughi ọnwa atọ
Ndị nọ ebe a maka ezumike họlideè
MAỌBỤ
H5
O nweghi onyeọbia na-anọbọ chi ebe a n’ụbọchị 27 Maachị 2011
Jee na H6
Ị gụọ sọọsọ ndị e tinyere n’ajụjụ H4, ọ bụ ndịọbịa ole na-anọbọ chi ebe a n’ụbọchị 27 Maachị 2011?
Chetakwa zaa ajụjụ Onyeọbịa dị n’azụ akwụkwọ (ihuakwụkwọ 32).
Ọ bụrụ na o nweghi onye bi ebe a (ya bụ na sọọsọ ndịọbịa nọ ebe a) zaa ajụjụ H7 ruo H11 dị
n’ihuakwụkwọ 6, ma jee n’azụ akwụkwọ (ihuakwụkwọ 32) zaa ajụjụ Onyeọbịa.
Ihuakwụkwọ 3
Ajụjụ ezinaụlọ - na-aga n’ihu
H6
Kedu etu ndị ezinaụlọ a si metụta onwe ha? Ọ bụrụ na ha emetụtaghị onwe ha, tinye akara n’ìgbe e dere “emetụtaghị” [Unrelated].
Ọ bụrụ na ha dị karịa mmadụ isii, kpọọ anyị ka e nye gị Akwụkwọajụjụ Dèregàwa
Ọ bụrụ na i bi sọọsọ gị
Jee na H7
Ọ bụrụ na o nweghi onye bi ebe a ma o nweghikwa ọbịa na-anọbọ chi ebe a n’ụbọchi 27 Maachị 2011, zaa ajụjụ H7 ruo
H11 dị n’ihuakwụkwọ 6, ma jeekwa na Nkwa A Na-ekwe di n’ihuakwụkwọ nke dị n’ihu
Ihe ịma atụ:
Nke a na-egosi etu otu
ezinaụlọ nwere nne na
nna na ụmụ anọ siri
metụta onwe ha
Aha onye mbụ
Aha onye nke abụọ
ROBERT
MARY
Aha mbụ
Aha nna
SMITH
Aha onye nke atọ
Aha mbụ
Aha mbụ
ALISON
Aha nna
Aha nna
Kedu etu onye nke abụọ siri
metụta Onye:
Kedu etu onye nke atọ siri
metụta Ndị a:
SMITH
SMITH
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke, maọbu
nwaanyị na nwaanyị bi
dịka di na nwunye
Onye ya na onye ọzọ bi,
ná-èdinàkwa [partner]
Nwa nwoke maọbụ nwa
nwaanyị
Nwa nwụnye/di e wèèrè
ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
1
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke, maọbu
nwaanyị na nwaanyị bi
dịka di na nwunye
Onye ya na onye ọzọ bi,
ná-èdinàkwa [partner]
Nwa nwoke maọbụ nwa
nwaanyị
Nwa nwụnye/di e wèèrè
ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
1 2
Were usoro i ji n’ajụjụ H3 (ihuakwụkwọ 3), dee aha onye ọbụla bi/na-adị ebiwe ebe a n’elu ebe e nyere gị.
Chetekwa tinye aha ụmụaka, ụmụ ọhụrụ, na ndị chọrọ ka e nye ha Akwụkwọajụjụ Nke Onwe
Tinye akara n’igbe iji gosi etu onye ọbụla na onye ọzọ si metụta n’ezinaụlọ a
Aha onye mbụ
Aha onye nke abụọ
Aha onye nke atọ
Aha nna
Aha nna
Aha nna
Kedu etu onye nke abụọ siri
metụta Onye:
Kedu etu onye nke atọ siri
metụta Ndị a:
Aha mbụ
DENYE AHA ONYE MBỤ
N’EBE A DỊKA I MERE
N’AJỤjỤ H3
Aha mbụ
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke,
maọbu nwaanyị na
nwaanyị bi dịka di
na nwunye
Onye ya na onye
ọzọ bi, ná-èdinàkwa
[partner]
Nwa nwoke maọbụ
nwa nwaanyị
Nwa nwụnye/di e
wèèrè ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị nke
ha abụọ nwekọrọ naanị
nne maọbụ naanị nnà.
Nne maọbụ nna
Nwunye nnà maọbụ
di nne
Nwanwa
nne nne/nna maọbụ
nna nna/nne
Mmetụta – n’ụzọ ọzọ
Emetụtaghị
(tinyere nwa a kpọọrọ màkà nlekọta)
Ihuakwụkwọ 4
Aha mbụ
1
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke,
maọbu nwaanyị na
nwaanyị bi dịka di
na nwunye
Onye ya na onye
ọzọ bi, ná-èdinàkwa
[partner]
Nwa nwoke maọbụ
nwa nwaanyị
Nwa nwụnye/di e
wèèrè ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị nke
ha abụọ nwekọrọ naanị
nne maọbụ naanị nnà.
Nne maọbụ nna
Nwunye nnà maọbụ
di nne
Nwanwa
nne nne/nna maọbụ
nna nna/nne
Mmetụta – n’ụzọ ọzọ
Emetụtaghị
(tinyere nwa a kpọọrọ màkà nlekọta)
1 2
Ọ̀waenyemaka Ọgụgụọnụ 0300 0201 121
www.census.gov.uk
Maka Onye nke ise (James), ó nwèrè akàrà dị n’akụkụ “Nwa nwoke
maọbụ nwa nwaanyị” n’ahịrị nke Onye nke mbụ na nke abụọ iji gosi
na ọ bụ nwa Robert na Mary. N’ahịrị nke atọ na nke anọ gosi na ọ bụ
nwanne nwoke nke Onye nke ato na nke anọ (Alison na Stephen)
Aha onye nke anọ
Aha onye nke ise
STEPHEN
JAMES
Aha mbụ
Aha onye nke isii
Aha mbụ
Aha mbụ
SARAH
Aha nna
Aha nna
Aha nna
Kedu etu Onye nke anọ siri
metụta Ndị a:
1
Kedu etu Onye nke ise siri
metụta Ndị a:
1
Kedu etu Onye nke isii siri
metụta Ndị a:
1
SMITH
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke, maọbu
nwaanyị na nwaanyị bi
dịka di na nwunye
Onye ya na onye ọzọ bi,
ná-èdinàkwa [partner]
Nwa nwoke maọbụ nwa
nwaanyị
Nwa nwụnye/di e wèèrè
ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
SMITH
2 3
SMITH
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke, maọbu
nwaanyị na nwaanyị bi
dịka di na nwunye
Onye ya na onye ọzọ bi,
ná-èdinàkwa [partner]
Nwa nwoke maọbụ nwa
nwaanyị
Nwa nwụnye/di e wèèrè
ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
2 3 4
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke, maọbu
nwaanyị na nwaanyị bi
dịka di na nwunye
Onye ya na onye ọzọ bi,
ná-èdinàkwa [partner]
Nwa nwoke maọbụ nwa
nwaanyị
Nwa nwụnye/di e wèèrè
ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
2 3 4 5
Aha onye nke anọ
Aha onye nke ise
Aha onye nke isii
Aha nna
Aha nna
Aha nna
Kedu etu Onye nke anọ siri
metụta Ndị a:
1
Kedu etu Onye nke ise siri
metụta Ndị a:
1 2
Kedu etu Onye nke isii siri
metụta Ndị a:
1 2
Aha mbụ
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke,
maọbu nwaanyị na
nwaanyị bi dịka di
na nwunye
Onye ya na onye
ọzọ bi, ná-èdinàkwa
[partner]
Nwa nwoke maọbụ
nwa nwaanyị
Nwa nwụnye/di e
wèèrè ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị nke
ha abụọ nwekọrọ naanị
nne maọbụ naanị nnà.
Nne maọbụ nna
Nwunye nnà maọbụ
di nne
Nwanwa
nne nne/nna maọbụ
nna nna/nne
Mmetụta – n’ụzọ ọzọ
Emetụtaghị
(tinyere nwa a kpọọrọ màkà
nlekọta)
Aha mbụ
2 3
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke,
maọbu nwaanyị na
nwaanyị bi dịka di
na nwunye
Onye ya na onye
ọzọ bi, ná-èdinàkwa
[partner]
Nwa nwoke maọbụ
nwa nwaanyị
Nwa nwụnye/di e
wèèrè ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị nke
ha abụọ nwekọrọ naanị
nne maọbụ naanị nnà.
Nne maọbụ nna
Nwunye nnà maọbụ
di nne
Nwanwa
nne nne/nna maọbụ
nna nna/nne
Mmetụta – n’ụzọ ọzọ
Emetụtaghị
(tinyere nwa a kpọọrọ
màkà nlekọta)
Aha mbụ
3 4
3 4 5
Di maọbụ nwunye
Nwoke na nwoke,
maọbu nwaanyị na
nwaanyị bi dịka di
na nwunye
Onye ya na onye
ọzọ bi, ná-èdinàkwa
[partner]
Nwa nwoke maọbụ
nwa nwaanyị
Nwa nwụnye/di e
wèèrè ka nwa
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị
Nwanne nwoke maọbụ
nwanne nwaanyị nke
ha abụọ nwekọrọ naanị
nne maọbụ naanị nnà.
Nne maọbụ nna
Nwunye nnà maọbụ
di nne
Nwanwa
nne nne/nna maọbụ
nna nna/nne
Mmetụta – n’ụzọ ọzọ
Emetụtaghị
(tinyere nwa a kpọọrọ
màkà nlekọta)
Ihuakwụkwọ 5
Ajụjụ ezinaụlọ – na-aga n’ihu
H7
Kedu ụdị ụlọ obibi bụ ihe a?
H11 Kedu ụdị ihe na-enye òkpòmọkụ [central heating] nke
ebeobibi a nwere?
Ọ bụ otu ụlọ nke onwe ya, ya bụ na:
Tinye akàrà n’ebe niile kwesịrị, ma i na-eji ya eme
ihe maọbụ i naghị eji ya
Ọ nọọrọ onwe ya
Ọ̀ nọchàghị ̀rị ̀ onwe ya
Central heating bu igwe na-enye ọnụụlọ dị icheiche
òkpòmọkụ
Ọ bụ ụlọ gbakwụnyere ibe ya
Ọ bụ otù flaàtị ̀, nnukwu ụlọ obibi nwēre àlà nà elū maọbụ
ebeobibi; ya bụ na:
E nweghi igwe na-enye òkpòmọkụ [Central heating]
Gaàsì
Ọ bụ̀ flaàtị dị n’ime nnukwu ụlọ obibi
Ọkụ eletriìkì (tinyere igwe nchekwa òkpòmọkụ
[storage heaters])
Ọ bụ̀ ụlọ a rụgharịrị ka e nwee ndị ga-ebikọ ọnụ
n’ime ha (tinyere ndị bi n’otu ọnụụlọ nke ha)
Mmanụ
Ọ dị ̀ n’ime ụlọ achụmụego (dịka n’ụlọọrụ ọfiisi, ụlọ
èzùmeèzù (họteèlụ̀), maọbụ nke dị n’elu shọọ̀pụ̀)
Ụlọ mbugharị maọbụ nke a rụrụ maka ịnọ na ya na nwa
oge nta:
Ụlọ mbugharị karavan maọbụ ụlọ ndị ọzọ a rụrụ maka
mbugharị maọbụ maka ịnọ̀rọ̀ na ya na nwa oge nta.
H8
Osisi nkụ maọbụ koòl [coal]
Ụzọ ọzọ e si enye ọnụụlọ òkpòmọkụ
H12
Tinye akàrà n’ime otu igbe sọọsọ.
Ebeobibi ezinaụlọ a, o nwere ihe niile dị mkpa na-adị n’ụlọ?
Nwe ya Ya bụ na ọnụụlọ niile, tinyere ebe a na-esi nri, ebe
a na-asa ahụ, na ebe a na-anyụ nsị, dị ̀chà n’azụ otu
ọnụụzọ ebe sọọsọ ndị bi n’ụlọ pụrụ isi gafèe
AGỤLA:
• Ebe a na-asa ahụ
• Ebe a na-anyụ nsị
• Ime ụlọ ozuzugbo maọbụ ụzọ̀ ngafe
[halls or landings]
• Ọnụụlọ ebe a na-akwakọta naanị ihe dị
ka kọbọd
Gụọ ọnụụlọ ndị ọzọ niile, dịka:
• Ebe isi nri
• Ebe a na-anọ̀ ọdụ̀ maọbụ palọ̀
• Ebe a na-anọ eme ihe
• Ebe a na-ehi ụra
• Ebe a na-agụ akwụkwọ
• Ọnụụlọ e ji ugegbe rụọ nke bụ ebe a naechekwa osisi maọbụ ebe a na-anara/anyara
anwụ [conservatories]
Ọ bụrụ na e megharịrị ọnụụlọ abụọ ka ọ bụrụzia otù,
gụọ ya ka otù ọnụụlọ
Ọnụọgụ ọnụụlọ
H10
N’ime ọnụụlọ ndị a, ole bụ ebe ihi ụra?
Gụnye ọnụụlọ niile a rụ̀rụ̀ maọbụ e megharịrị ka ha
bụrụ ebe ihi ụra, ma ọ bụrụgodu na e bidobeghi ịnọ
na ha ehi ụra ugbua
Ọnụọgụ ụlọ ebe ihi ụra
Ihuakwụkwọ 6
H14
Mụ na ndị ọzọ nwe ya, na-àkwụ ụgwọ ya
Na-akwụ ụgwọ ụlọ (ma ị na-anata ego enyemaka
maọbụ ị naghị anata)
Mba
Ọ̀ bụ̀ ọnụụlọ ole kà sọọsọ ezinaụlọ a nwe?
Jee na H14
Nwè ya site n’ego mbìte mọgēèjì
e jì nwayọ̀ọ̀ na-àkwụghàchi maọbụ
site n’ego e bìtèrè èbìte Jee na
Ee, ọnụụlọ niile dị ̀chà n’azụ otu ọnụụzọ ebe sọọsọ ndị
bi n’ụlọ a pụrụ isi gafèe.
H9
Ọ bụ ezinaụlọ gị nwe ebe obibi a, ka ụnụ na-akwụ ụgwọ
ụlọ maka ya?
Bi ebe a n’akwụghị ụgwọ ọbụla
H13
Onye bụ onye nwe ụlọ obibi a?
Tinye akara nà sọọsọ otu igbe.
Housing association, housing co-operative, charitable
trust, registered social landlord
Ndị kansụ̀l (òtu ọchịchị gọọmentị nā-achị ime òbòdò)
Onye nwe ụlọ n’onwe ya maọbụ ndị ejēnsìì na-enye
ndị mmadụ ụlọ
Onye nyere onye bi ya ọrụ
Nwanne maọbụ enyi onye bi n’ụlọ
Onye ọzọ
H14
Ị gụkọchaa ha ọnụ, ọ̀ bụ̀ ụgbọala ole maọbụ van ole ka
ezinaụlọ a nwere?
Gụnye ụgbọala maọbụ van ụlọọrụ ọbụla nke ndị
ezinaụlọ a nwere ike iji mee ihe nke onwe ha
O nweghi
Otu
Abụọ
Atọ
Anọ maọbụ karịa, dee ole ha dị
Ajụjụ Nke Onwe – Onye mbụ bido ebe a [Individual questions - Person 1 start here]
1
Gịnị bụ aha gị? (Onye mbụ dị n’ihuakwụkwọ 3)
Aha mbụ
Ahà nnà [surname/last name]
2
Ị ̀ bụ̀ nwoke ka ị ̀ bụ̀ nwaànyị ̀?
Nwoke
Nwaanyị
3
Kedu ụbọchị a mụru gị?
4
Ụbọchị
Ọnwa
Afọ
Ị ̀ bụ̀ nwaakwụkwọ na-ejechi akwụkwọ anya?
8
N’oge akwụkwọ, ị na-ebi:
6
Ee, ebe abụghị United Kingdom, dee aha mbà/àlà ahụ̀
Gịnị bụ adreesi ebe ahụ?
Adreesị ebe ndị soja ọ̀gụ bì
Adreesị ọzọ ebe ị na-ebi maka ịrụ ọrụ gị
Adreesị ụlọ nwaakwụkwọ
Adreesị nwaakwụkwọ n’oge akwụkwọ
Adreesị ọzọ nke nne maọbụ nna maọbụ onyenlekọta
Ụlọ ezumike họlidee
Jee na 9
N’adreesị dị n’ihu akwụkwọajụjụ a?
Jee na 43
Jee na 43
Èbee bụ̀ àlà a mụ̀rụ̀ gị?
Jee na 13
Wales Jee na 13
Scotland Jee na 13
Northern Ireland Jee na 13
England Republic of Ireland
Ebe ọzọ, debànye ahà mbà ahụ na-aza ugbua
10
Ọ bụrụ na a mụghị gị na United Kingdom, kedu oge
ikpeazị ị batara ibi ebe a?
Agụ̄nyela oge nta ị nọghị na United Kingdom
Ọnwa
11
Afọ
Ọ bụrụ na ị batara tupu ụbọchị
Maachị 27, 2010 Jee na 13
Ọ bụrụ na ị batara n’ụbọchị Maachị 27,
2010 maọbụ ogè ọ gāfèrèlà Jee na
12
12
Tinyere oge ị nọrọla ebe a, kedu ogologo oge ị ga-achọ ịnọ na
United Kingdom?
Ọ̀ gaghị eru ọnwa isii
Ọnwa isii maọbụ karịa, ma ọ gaghị eru ọnwa iri na abụọ
Ọnwa iri na abụọ maobụ karịa
13
Kedu etu ọnọdụ ìzùgbe nke ahụike gị dị?
[general health condition]
Dị ̀ ezigbo mmā Dị ̀ mmā Dị ̀tụ̀ mmā Dị ̀ njọ̄ Dị ̀ ezigbo njọ̄
14
Ò nwèrè onye ezinaụlọ gị maọbụ enyi gị maọbụ onye
agbataobi gị maọbụ ndị ọzọ ị nà-èlodo anya maka:
• Ahụ mgbu nā-adị ogologo ogè maọbụ isimgbaka maọbụ
mkwarụ/ọlụsị [disability]?
• Nsogbu metụtara imē agadi?
Agụ̄nyekwala iheọbụla ị na-eme dịka ihe so n’ọrụ gị
nke a na-akwụ gị ụgwọ maka ya.
Mbà
Ee, sịte n’otu awa ruo awa iri na itoolu n’ime otu
izuụka
Ee, site n’awa iri abụọ ruo awa iri anọ na itoolu n’ime
otu izuụka
Ee, awa iri ise maobu karịa n’ime otu izuụka
Postcode
MAỌBỤ
Mba N’adreesị ọzọ? N’ụbọchị 27 Maachị 2011, gịnị bụ ọnọ̀dụ̀ gị n’ebe iwu dị,
n’ihe gbasara alụmalụ maọbụ mbikọ nà alụmalụ nwoke/
nwaanyị na ibè ya
O nwere adreesị ebe ọzọ ị na-anọ karịa ụbọchị iri atọ
n’ime otu afo?
Mba Jee na 7
Ee, denye adreesị United Kingdom ọzọ ahụ n’okpuru
ebe a
Ee
N’adreesị dị n’ajụjụ 5? 9
Àlụbèghị ̀ m di na nwunye na mbụ maọbụ debànye aha m
n’akwụkwọ maka alụmalụ na mbikọ nwoke/nwaanyị na ibè ya
Alụọla m di/nwunye
Nọ n’ime alụmdi nwoke na nwoke
maọbụ nwaanyị na nwaanyị nke e
Ekewapụla m onwe
dēbànyèrèlà n’akwụkwọ
m site n’alụmalụ,
Nọ̀zì icheiche, mànà anyị
mana dịka iwu
agbāsàbèghị ̀ kpamkpàm̀ n’ọlụlụ
si debe ya, aka
nwoke na nwoke maọbụ ọlụlụ
m nọ n’alụmalụ
nwaanyị na nwaanyị
[Separated, but still
Dịka iwu si debe ya, anyị
legally married]
agbasààla kpamkpam n’alụmalụ
Si n’alụmdi na
nwoke na nwoke maọbụ nwaanyị
nwunye pụta
na nwaanyị nke m nọbu nà ya
Di m maọbụ
Onye mụ na ya nọ n’alụmalụ
nwunye m anwụọla
nwoke na nwoke maọbụ nwaanyị
na nwaanyị anwụọla
5
7
Nke ọzọ
Ihuakwụkwọ 7
Onye mbụ – na-aga n’ihu
15
Kedu etu ị ga-esi kọwaa onye ala/ebe ị bụ?
Tinye akàrà na nke ọbụla bu eziokwu
17
A kpachara anya hapụ
oghere n’ajụjụ a Jee na
18
Gịnị bụ ezigbo asụsụ gị?
18
Onye Ịngland
Onye Welz
Onye Skọtụ̄laǹdị ̀
Onye Nọtan Aịrelàǹdị ̀
Onye Briteènụ̀
Nke ọzọ, dee ya
16
Asụsụ Bekee Jee na 20
Nke ọbụla ọzọ, debànye ya (tinyere asụsụ ogbū e ji
mmegharị aka ègosi nke ndị Briteèn)
Kedu àgbụ̀rụ̀ i sì pụ̀ta?
otu, ma tinye
Si na sekshọn [section] A ruo E họ̀rọ otu
otu igbe nke kọwaziri àgbụ̀rụ̀ i si pụ̀ta
akàrà n’otu
A Onye Ọcha
Onye Ịngland/Onye Welz/Onye Skọtụ̄laǹdị ̀/Onye
Nọtan Irelaǹdị ̀/Onye Brìteènụ̀
Onye Aịrelàǹdị ̀
Onye Jipsìi (ōmenjem) kàòbù Onye Aịrelàǹdị
ōmenjem [Gypsy or Irish Traveller]
Ò nwèrè àgbụ̀rụ̀ Ndị Ọcha ọzọ, debànye ya
19
Dị ezi mmā
20
Ihuakwụkwọ 8
Adịchaghị
mmā
M maghị
àsụ ya ma ọlị
Kèdụ usoro/òtu okpukperechi i so na ya?
À gaghị amanye gị ịzā ajụjụ a
Onye òtu Kraịstị [Christian] (nke gụnyere ụdịrị òtu
ụka ọbụla na-eso ụzọ Kraịstị)
Onye nā-ekpere Bọdha [Buddhist]
Onye Hindu
Onye òfùfe ọ̀dị ̀nàlà ndị Juu [Jewish]
Àlakụ̀ba [Muslim]
Onye òfùfe Sikh
È nwèrè usoro/òtu okpukperechi ọzọ, debànye ya
21
N’otu afọ gara aga, gịnị bụ adreesị ebe ị nà-anọ̀karị/èbikarị?
Ọ bụru na i nweghi adreesị nke gị n’otu afọ gara aga,
dee adreesị ebe ị nààrà anọ̀
Adreesị nke dị ̄ n’ihu akwụkwọajụ̀jụ a
Nwaakwụkwọ nwere adreèsị ọzọ n’oge agụmakwụkwọ,
tinyere ndị bi n’ụlọakwụkwọ, dee adreesị oge
agụmakwụkwọ gị na United Kingdom n’okpuru ebe a.
Adreesị ọzọ na United Kingdom, dee ya n’okpuru ebe a
D Onye Ojii/Onye Afrịka/ Onye Kàrị ̀biàǹ/ Onye ojii bụzi
Onye Briteènụ̀
Onye Afrịka
Onye Kàrị ̀biàǹ
Onye ojii/Onye Afịrịka/Onye Karibian ọbụla ọzọ, dee ya
E Àgbụ̀rụ ọzọ
Onye Arab
Agbụrụ ọbụla ọzọ, dee ya
Dị mmā
Ò nweghi usoro okpukperechi m so na ya
B Nwere ngwakọta ọ̀bàrà otū àgbụ̀rụ̀ nà ibè ya maọbụ ụ̀bara
àgbụ̀rụ̀.
Onye Ọcha na Onye Ojii si mbā Kàrị ̀biàǹ
Onye Ọcha na Onye Ojii si mbà Afrịkà
Onye Ọcha na Onye Eshìà
Ò nwèrè ụ̀dịrị ngwakọta ọ̀bàrà ọzọ /ụ̀bara àgbụ̀rụ̀ ọzọ,
dee ya
C Onye Eshìà/Onye Eshìà bụzi Onye Briteènụ̀
Onye India
Onye Pakịstaànụ̀
Onye Bàǹglàdeèshị ̀
Onye Chaịnà
Ò nwèrè àgbụ̀rụ̀ Eshia ọzọ, dee ya
Kedu etu asụsụ Bèkee gị dị?
Postcode
MAỌBỤ
Nọghị na United Kingdom, debànye aha mbà/àlà ọ bụ.
Ọ̀waenyemaka Ọgụgụọnụ 0300 0201 121
22
26
Kedu akwụkwọ njem [passport] i ji?
Tinye akàrà ebe ọbụla ọ dabara
Tinye ọrụ ọbụla a na-akwụ gị ụgwọ/ego, ọ bụrụgodu ọrụ
nwa mgbe nta, ọ bụrụgodu ọrụ bụ maka otu awà sọ̀ọsọ̀
Irish
Ụdị ọzọ, dee ya
ị ̀ nààrà àrụ ọrụ dịka onye
e were/kpọrọ n’ọrụ? Jee na
ị̀ nààra arụrụ onwe gị ọrụ? Ahụ mgbu maọbụ mkwaru/ọlụsị nọtèrèlà aka, maọbụ nke
a na-atụ anya na ọ ga-ànọtè aka, o peka mpe ọnwa iri na
abụọ, ọ na-egbochi gị ime ihe ndị kwesiri gị ime n’ụbọchị?
Ee, ọ nà-egbòchi m ntakịrị
Mba
25
ò nwèrè ọrụ ọzọ ị na-arụ na-anata ego? Jee na 25
Jee na 43
Kedu nke i nwere n’ime nzere ndị a?
Jee na 32
ò nweghi nke dabara n’ihe niile ndi a dị ̄ n’elu
27
igbe niile na ndị i nwere n’ime
ime ndị a e
Tinye akàrà n’igbe
dēpụ̀tàgàsị ̀rị ̀
Ọ bụrụ na ị hụghị nzère United Kingdom nke i nwere,
tinye akàrà na nke nwere ihe kachasị yitebe nke
i nwere
Ọ bụrụ na i nwetara nzère gị site na mba abụghị
United Kingdom, tinye akara n’igbe nke ‘nzere Ndị
Mbā/Àla Ọzọ’ tinyekwa nà nke United Kingdom
kachasị yitebe nke i nwere (ma ị mara ya)
1 - 4 O levels / CSEs / GCSEs (any grades), Entry
Level, Foundation Diploma
5+ O levels (passes) / CSEs (grade 1) / GCSEs
(grades A*- C), School Certificate, 1 A level / 2 - 3 AS levels / VCEs, Higher Diploma
NVQ Level 2, Intermediate GNVQ, City and Guilds
Craft, BTEC First / General Diploma, RSA Diploma
28
N’izuụka gara aga, ị nọ̀ọ̀rọ̀ na-eche ibido ọrụ i nwetara?
30
N’izuụka gara aga,:
Other vocational / work-related qualifications
Enweghi nzere ọbụla
Ee
Mba
Tinye akàrà na nke ọbụla dabàrà
ị ̀ kwụsịla ọrụ maka na i meela agadi (mà à nà-àkwụ gị
ego penshọ̀n mà á nāghị àkwụ gị)?
ị ̀ bụ̀ nwaakwụkwọ?
ị̀ na-elekọta ụlọ maọbụ ezinaụlọ anya?
NVQ Level 3, Advanced GNVQ, City and Guilds
Advanced Craft, ONC, OND, BTEC National, RSA
Advanced Diploma
Professional qualifications (for example teaching,
nursing, accountancy)
Mba
29
2+ A levels / VCEs, 4+ AS levels, Higher School
Certificate, Progression / Advanced Diploma
NVQ Level 4 - 5, HNC, HND, RSA Higher Diploma,
BTEC Higher Level
Mba
Ọ bụrụ na ị hụrụ ọrụ n’izuụka gara aga, ị gààrà ènwe ike
ibido ya n’ime izuụka abụọ?
Ee
Apprenticeship
Degree (for example BA, BSc), Higher degree (for
example MA, PhD, PGCE)
Ị ̀ nààrà achọsi ọrụ ọbụla a ga-akwụ gị ugwọ/ego ike n’ime
(oge nke) izuụka anọ gara aga?
Ee
NVQ Level 1, Foundation GNVQ, Basic Skills
Nzere ndị mbā/àla ọzọ
32
ị ̀ nọghị ̀ n’ọrụ maka na àhụ adịghị gị, maọbụ na
ị mụrụ nwa ọhụrụ, maọbụ na ị nọ n’ezumike
họlidee, maọbụ na a kwụsirị gị ọrụ maka nwa oge
nta? Jee na 32
Ee, n’ụzọ buru ibù
Ọ bụrụ na ị dị afọ iri na ise wee gbada Jee na 32
ị̀ nààra arụ ọrụ ezinaụlọ, ma a na-akwụ
gị ugwọ/ego ma a naghị akwị gi? Jee na
Gụ̀nyekwa nsogbu metụtara òmume agadi
24
32
ị ̀ nààrà arụ ọrụ ọ̀zụ̀zụ̀ gọọmentị nà-àkwụchitere
gị ego nke ya bụ ọ̀zụ̀zụ na-ewè? Jee na 32
O nweghi
Ọ bụrụ na ị dị afọ iri na isii maọbụ karịa N’izuụka gara aga,
Tinye akàrà n’ebe ọbụla kwesịrị
United Kingdom
23
www.census.gov.uk
ì nwere ọrịa maọbụ mkwarụ/ọlụsị na-anọ ogologo oge?
ihe ọzọ
31
Ị ̀ rụtụla ọrụ m̀ bụ (mà ǹcha)?
Ee, debànye afọ ikpeazụ ị rụrụ ọrụ
Jee na 32
Mba, rụtụbeghị ọrụ mbụ Jee na 43
Ihuakwụkwọ 9
Onye mbụ – na-aga n’ihu
32
Zaa ajụjụ fọdụrụ maka ezigbo ọrụ gị, maọbụ ọrụ ikpeazụ
gị mà ọ bụrụ na ị naghị arụ ọrụ ugbua.
Ezigbo ọrụ gị bụ nke ị na-arụ maọbụ nke ị rụ̀rụ̀là
n’ime oge awā kachasị oge i ji eme ihe ndị ọzọ
33
34
N’ezigbo ọrụ gị, ị bụ:
onye e wèèrè n’oru?
onye na-arụrụ onwe ya maọbụ onye na-arụrụ onwe ya
na-enweghi ndị o wèèrè n’ọrụ?
onye na-arụrụ onwe ya nke nwere ndị o wèèrè n’ọrụ?
39
Ọ bụrụ na i nwere ọrụ n’izuụka gara aga 40
N’ezigbo ọrụ gị, gịnị bụ adreesị ụlọọrụ gị?
Gịnị bụ kpọmkwèm ahà ọrụ gị n’uju?
Ọmụma atụ, PRIMARY SCHOOL TEACHER [ONYENKỤZI
PRAỊMĀRỊ],̀ CAR MECHANIC [ONYEODOZI ỤGBỌÀLÀ],
̀ N’ỤLỌ],
DISTRICT NURSE [NỌỌ̀SỤ NĀ-ACHỌJE NDỊỌRỊÀ
STRUCTURAL ENGINEER [INJINỊA Ọ̀RỤỤ̀LỌ̀]
Edela ọkwa gị maọbụ ego a na-akwụ gị
37
38
Ọ bụrụ na ị na-arụ ọrụ gị n’ụlọ, maọbụ n’ihe nhibe e
ji amịpụta mmanụ ala [offshore installation/oil rig],
maobu na i nweghi otù ebē bụ ụlọọrụ gị kpọmkwèm,
tinye akàrà n’otu n’ime igbe ndị dị n’okpuru ebe a
Postcode
Na-arụkarị ọrụ gị n’ụlọ
N’ihe nhibe e ji amịpụta mmanụ ala [oil rig]
Na nkenke kọwaa ihe ị na-arụ/nààrà arụ n’ezigbo ọrụ gị.
O nweghi otu ebe ọ bụ
41
36
Jee na 43
Ọ bụrụ na ị nà-àga àrụ ọrụ n’ọba ngwaahịa [depot],
debànye adreesị ya
MAỌBỤ
35
Ọ bụrụ na i nweghi ọrụ n’izuụka gara aga Jee na 40
N’ezigbo ọrụ gị, gịnị bụ (bụbu) aha òtu nwe ụlọọrụ ahụ ?
Ọ bụrụ na ị na-arụrụ (nààrà àrụrụ) onwe gị, gịnị bụ aha
bizineesị gị?
Tinye akàrà n’otu igbe sọ̀ọsọ̀
Tinye akara n’ụzọ nke dịkarịchara anya i si eje ọrụ
Ò nwèrè ndị ọrụ ị nà-èlekota (nààrà èlekọta)?
Nlekọta ọrụ gụ̀nyèrè ile kà ndị ọzọ e wèèrè n’ọrụ si
na-aru oru ha n’ubochi niile
Ee
Mba
N’ụlọọrụ gị, gịnị bụ isi ihe onye nwe ọrụ na-arụ maobu
gịnị ka ị na-eme?
Ọmụma atụ: PRIMARY EDUCATION [AGỤMAKWỤKWỌ
NDỊ PRAỊMARỊ], REPAIRING CARS [NDOZI ỤGBỌÀLÀ],
CONTRACT CATERING [ISĪ NRI Ọ̀HÀ], COMPUTER
SERVICING [IRỤZI KỌMPUTA]
Ọ bụrụ na ị na-arụrụ (na-arụburu) ndị gọọmentị ̀, dèe
GOVERNMENT [GỌỌMENTỊ]̀
Ọ bụrụ na ị na-arụrụ (na-arụburu) ndị òkpurū ọchịchị
lokal gọọmentị, dèe LOCAL GOVERNMENT [GỌỌMENTỊ ̀
IMEĪME OBODO], ma deekwa aha ngàlàbà/dìpatịmeǹtị ̀
gị n’ebe ahụ̀
Kedu etu i si àgakarị ọrụ?
Na-arụkarị ọrụ n’ụlọ
Ụgbọòlòko/ụgbọokporoigwè ime ala, na tram, na ndị
dị ka ya
Ụgbọòlòko/ụgbọokporoigwè elu ala
Ụgbọ bọọ̀sụ̀ dị icheiche
Ụgbọ taksi
Ọ̀gbatùm̀ tùm dị icheiche
Nà-anyà ụgbọala maọbụ van
Mmadụ na-ebu m n’ụgbọala maọbụ van
Ànyị ̀nyàigwè
Ụkwụ
Etu ọzọ
42
43
N’ezigbo ọrụ gị, ọ̀ bụ̀ awa ole ka ị nà-àrụkarịba ọrụ n’ime
otu izuụka (tinyere oge ị rụfere ọrụ, mà à kwụ̀rụ̀ gị ụgwọ/ego
maọbụ nà a kwụghị)?
Iri na ise maọbụ pekarịa
Site n’iri na isii ruo iri atọ
Site n’iri atọ na otu ruo iri anọ na asatọ
Iri anọ na itoolu maọbụ karịa
O nweghikwa ajụjụ ọzọ dịịrị Onye mbụ.
Ọ bụrụ na i nwere karịa otu onye n’ezinaụlọ a, biko jiri
ihenduzi a wee menwòo/megharịa usoro nke onye nke abụọ
na ndị ọzọ.
MAỌBỤ Ọ bụrụ na o nweghizikwa ndị fọdụrụ n’ezinụlọ a,
Jee n’ajụjụ Onyeọbịa n’ihuakwụkwọ nke azụ (bak peeji)
O nweghi aha, dịka onye na-arụrụ (naara arụrụ) onwe ya, MAỌBỤ Ọ bụrụ na o nweghị ndịọbịa na-anọbọ chi ebe a,
maọbụ na-arụrụ (naara arụrụ) otù onye nọọrọ onwe ya
Jee na Nkwa ị na-ekwe dị n’ihuakwụkwọ ǹke bū ụzọ̀
Ihuakwụkwọ 10
Ozi ndị ọzọ [Further information]
Ụmụakwụkwọ ebighi n’ụlọ ha n’oge
akwụkwọ
Ụmụakwụkwọ niile ndi ebighi n’ụlọ ha n’oge akwụkwọ, a
ga-etinyecha ha n’ime akwụkwọajụjụ, ma n’adreesị ụlọ ha ma
n’adreesị ha n’oge akwụkwọ ha
• N’adreesị ụlọ ha, a ga-etinyerịrị ha n’ajụjụ Ezinaụlọ
Ndị pụrụ n’ụlọ na nwa oge nta
Onye ọbụla anọghị n’ụlọ ha na nwantịị oge n’ụbọchị 27
Maachị 2011, a ga-etinye ya n’adreesị ụlọ ha n’ajụjụ Ezinaụlọ
(H1 ruo H3 na H6), nakwa n’ajụjụ Nke Onwe (1 ruo 43). Nke
a gụnyekwuru ndi:
• Nọ maọbụ na-ele anya ịnọ n’ụlọ ọhammadụ dịka
n’ụlọ̀ọgwụ̀, ebe a na-eleta ndị ejighi ahụ anya, maọbụ n’ụlọ
obibi hostèlụ̀ n’oge agaghị eru ọnwa isii
(H1 ruo H3 na H6), nakwa n’ajụjụ Nke Onwe (1 ruo 8)
• N’adreesị oge akwụkwọ ha, a ga-etinyerịrị ha n’ajụjụ
Ezinaụlọ (H1 ruo H3 na H6) nakwa n’ajụjụ Nke Onwe
(1 ruo 43)
Ụmụaka nne na nna ha bi icheiche
Ụmụaka nne na nna ha bi icheiche, a ga-etinye ha
n’akwụkwọajụjụ n’adreesị ebe ha na-anọkarị. A ga-etinye ha
n’ajụjụ Ezinaụlọ (H1 ruo H3 na H6) nakwa n’ajụjụ Nke Onwe
(1 ruo 43)
Ọ bụrụ na ha na-anọbọ chi n’adreèsi nke ọzọ n’ụbọchị 27
Maachị 2011, a ga-etinyekwa ha n’akwụkwọajụjụ n’adreesị
ọzọ ahụ n’ajụjụ Ezinaụlọ (H4 ruo H5) nakwa n’ajujụ
Onyeọbịa (V1 ruo V4)
Ọ bụrụ na ha na-anọ n’adreesị abụọ ahụ nhamanya, a gaetinye ha n’adreesị ebe ha na-anọbọ chi n’ụbọchị 27 Maachị
2011 n’ajụjụ Ezinaụlọ (H1 ruo H3 na H6) nakwa n’ajụjụ Nke
Onwe (1 ruo 43)
• Bi ebe ọzọ maka ọrụ ha, maọbụ ndị nọ ezumike họ̀lìdeè, na
ndị na-eme njem (e wepu ndị anọghị na United Kingdom
kem̀ gbè ọnwa iri na abụọ maọbụ karịa)
•
•
•
•
Soja ọgu na ndị uwe ojii
Nọ n’adreèsị nke ọzọ ha
Enyi maọbụ ikwunibe bịara nleta
Nọ n’ụlọnga (n’ogologo oge ọbụla ọ sọrọ ya bụrụ) maọbụ a
mara ikpe tụọ nga oge erughi ọnwa isii
Ndị bi karịa n’otu adreesị na United
Kingdom
Ndị bi karịa n’otu adreesị na United Kingdom, dịka ndị na-ebi
ebe ọzọ ha na-arụ ọrụ, a ga-etinye ha n’akwụkwọajụjụ:
• N’ụlọ ha nā-adigide [permanent home] maọbụ nke ezinụlọ
ha; maọbụ
• N’adreesị ebe ha na-anọkarị, ma ọ bụrụ na ha enweghi
Ndị si mba na-abụghị United Kingdom
Ndị si obodo ọzọ bata na United Kingdom gā-anọ̀ ọnwa atọ
maọbụ karịa, a ga-etinye ha n’akwụkwọajụjụ n’ebe ha naanọkarị. A ga-etinye ha n’ajụjụ Ezinaụlọ (H1 ruo H3 na H6),
nakwa n’ajụjụ Nke Onwe (1 ruo 43)
Ọ bụrụ na ihe niile ha ga-anọ erughi ọnwa atọ, a ga-etinye
ha n’akwụkwọajụjụ dịka ọbịa n’adreesị ebe ha na-anọbọ chi
n’ụbọchị 27 Maachị 2011, n’ajụjụ Ezinaụlọ (H4 ruo H5)
nakwa n’ajụjụ Onyeọbịa (V1 ruo V4).
Ndị enweghi adreesị nke ha
Ndị bi na United Kingdom ma ha enweghi adreesị nke ha, a
ga-etinye ha n’akwụkwọajụjụ n’ebe ha na-anọbọ chi n’ụbọchị
27 Maachị 2011 n’ajụjụ Ezinaụlo (H1 ruo H3 na H6) nakwa
n’ajụjụ Nke Onwe (1 ruo 43).
Ezinaụlọ anọghị n’ụlọ n’ụbọchị
27 Maachị 2011
Ọ bụrụ na o nweghi onye nọ n’adreèsị à n’ụbọchị 27 Maachị
2011 wee rukwee n’ọ̀bụ̀bọ chi, n’ihi na ndị nwe ya pụrụ apụ,
a ga-azacha ajụjụ ndị a ozugbo ozugbo ha lọtara
ụlọ nke ha nā-adigide [permanent home] maọbụ nke
ezinaụlọ ha
A ga-etinye ha n’ajụjụ Ezinaụlọ (H1 ruo H3 na H6) nakwa
n’ajụjụ Nke onwe (1 ruo 43).
Ọ bụrụ na ha na-anọbọ chi n’adreesị ọzọ ha n’ụbọchị 27
Maachị 2011, a ga-etinyekwa ha dịka ọbịa n’akwụkwọajụjụ
n’adreesị ahụ n’ajụjụ Ezinaụlọ (H4 ruo H5) nakwa n’ajụjụ
Onyeọbịa (V1 ruo V4).
Ndị bi n’ụlọ ndị ọzọ [lodgers]
Ndị bi n’ụlọ onye ọzọ a ga-etinye ha n’akwụkwọajụjụ
n’adreesị ebe ahụ ha bi n’ajụjụ Ezinaụlọ (H1 ruo H3 na H6)
nakwa n’ajụjụ Nke Onwe (1 ruo 43).
Maka ndị na-ebi sọ nwa oge nta, lee anya na ngàlàba nke ọzọ
n’ihuakwụkwọ a ebe e dere “Ndị bi karịa n’otu adreèsị ̀ na
United Kingdom”
Ndi emetụtaghị bīkọrọ ọnụ
Otu n’ime ndị bi ebe a gà-àzacha ajụjụ Ezinaụlọ (H1 ruo
H14) hụkwa na a zachara ajụjụ Nke Onwe (1 ruo 43) maka
onyeọbụla. E nwere ike zaa ajụjụ Nke Onwe icheiche site
n’ịrịọ ka e wetara gị Akwụkwọajụjụ Nke Onwe.
Ihuakwụkwọ 31
Ajụjụ Onyeọbịa [Visitor question]
V
Ọbịa ole ka i tinyere n’ajụjụ H5?
1 ruo 3 – zaa ajụjụ dị na V1 ruo V4 dị n’okpuru ebe a maka ọbịa ọbụla.
Ànọ maọbụ karịa – zaa ajụjụ dị na V1 ruo V4 n’okpuru ebe a maka ọbịa atọ ndị mbụ, ma jee na www.census.gov.uk
maọbụ kpọọ 0300 0201 121 iji rịọ ka e nye gị Akwukwoajụjụ Dèregàwa
Ọbịa nke mbụ
V1
Gịnị bụ aha onye a?
V4
Aha mbụ
Kedu adreesị ebe onye a bi na United Kingdom?
Ahà nnà [surname/last name]
V2
Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị?
V3
Kedu oge a mụrụ onye a?
Ụbọchị
Postcode
Nwaanyị
Nwoke
Ọnwa
Afọ
MAỌBỤ
Ọ nọghị na United Kingdom, dee aha mbà/àlà ahụ̀
Ọbịa nke abụọ
V1
Gịnị bụ aha onye a?
V4
Aha mbụ
Kedu adreesị ebe onye a bi na United Kingdom?
Ya na Ọbịa nke mbụ nọ n’otu adreesị
Aha nna
V2
V3
Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị?
Nwoke
Nwaanyị
Postcode
Kedu oge a mụrụ onye a?
Ụbọchị
Ọnwa
Afọ
MAỌBỤ
Ọ nọghị na United Kingdom, dee aha mbà/àlà ahụ̀
Ọbịa nke atọ
V1
Gịnị bụ aha onye a?
V4
Aha mbụ
Kedu adreesị ebe onye a bi na United Kingdom?
Ya na Ọbịa nke mbụ nọ n’otu adreesị
Aha nna
V2
V3
Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị?
Nwoke
Nwaanyị
Postcode
Kedu oge a mụrụ onye a?
Ụbọchị
Ọnwa
Afọ
Ugbua Ihuakwụkwọ 32
MAỌBỤ
Ọ nọghị na United Kingdom, dee aha mbà/àlà ahụ̀
Jee na Nkwa ị na-ekwe dị ̄ n’ihuakwụkwọ nke bu ụzọ

Similar documents

NIMS Handbook (Igbo) - National Identity Management Commission

NIMS Handbook (Igbo) - National Identity Management Commission h) Inye aka hazikọọ ma tinyekọọ ikpodata njirimara (Identity databases) n’ụlọọrụ ndị gọọmentị nwe (nakwa n’ụlọọrụ ndịọrụ keonwe nwe); iji ego gọọmentị rụọ ọrụ n’ụzọ kachasị elu, ka o wee bụrụ na ak...

More information